Christie Essien Igbokwe – Teta Nu Na Ula _ Lyrics + Mp3 Download

Artist: Christie Essien Igbokwe
Song title: Teta Nu Na Ula
Length: 6mn:16s
Size: 5.80mb
Bitrate: 128 kbps

Download: Christie Essien Igbokwe – Teta Nu Na Ula

Download Mp3

Fast Download


Lyrics:

Intro:

Ndi banyi anyi nwere nzuko
Onye nu ya kolu ibeya o

Ndi banyi unu abiala (eehh)
Igbo Kwenu (Yaaa)
Igbo Kwenu (Yaaa)
Kwezuo nu (Yeeeee)

Chorus:

Teta nu na ula
Kuu nie nu na ula

Teta nu na ula
Kuu nie nu na ula

Kuu nie nu na ula
Teta nu na ula

Kuu nie nu na ula
Teta nu na ula

Verse 1:

Umunnem tete nu, Umuigbo Ku nie nu na ula, bia nu nuru olu muo
Abum ofu nime unu, ewetarum unu ozioma, bianu nuru olu muo(aa)
Okwa ozi ndozi, na ozi ufu na anya, kam wetere unuo
Obu gini(ee) butere anyi(o), odida nke(oo)
Chetanu si, ife adiro zi ka odi mbu, ogini kparalu (mm)
Okwa si_si_si, okwa gwuo_gwuo_gwuo, okwa hu_hu_hu
Oge ndozi erugo, oge ngbahara erugo(oo), oge ifunanya (biko nuo)
Bianu(o) bianu(o), kunie(o) kunie(o) Kanyi werenu ofu obi na eme (eeeehhhya eehhya)

Chorus:

Kuu nie nu na ula
Teta nu na ula

Teta nu na ula
Kuu nie nu na ula

Tete nu na ula (bia_bia_bia_bia_nuo)
Kuu nie nu na ula

Teta nu na ula (Umuigbo)
Kuu nie nu na ula

(Flute continues….)

Verse 2:

Umunnem muo, okwa ofu kanyi buonu. Enwegi ife di iche
Umuigbo! okwa ofu nna, na ofu nne ji anyi, enwegi ife di iche
Ogini butere anyi esema okwu nkea (oo)
Ogini butere anyi uru ojo nkea (oo)
Biko_biko_biko, bia_bia_bia_bianuo, ka anyi were ofu obi na eme
Anyi bukwanu ndi oma
Anyi nwekwara uru oma (bia_bia_bia_nuo, biko nuo)
Oge esema okwu agafe go, oge nkoto agafe go, oge mmebi agafe go (Biko nuo)
Cheta kwanu si, na onye kwe, chi ya ekwe(oo)
Anyi kwelu na oga adilu anyi mma (isee nu)
Maka na onye gala_aga tata, na oge eme kunie echi, Maka na o CHUKWU nweike (oo yess)

Chorus:

Eeehh _ Kuu nie nu na ula
Teta nu na ula

Kuu nie nu na ula
Teta nu na ula

Kuu nie nu na ula
Teta nu na ula

Kuu nie nu na ula
Teta nu na ula

Kuu nie nu na ula
Teta nu na ula

Kuu nie nu na ula
Teta nu na ula

(Continues till fades out)

Related Tracks

You may also like

Mp3gaga